1. Ndi-Eze 8:52 IGBOB

52 ka anya-Gi abua we nāsaghe n'aririọ-amara orù-Gi, na n'aririọ-amara ndi-Gi, bú Israel, ige nti ha na nkpọku nile ha nākpọku Gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8

Echiche 1. Ndi-Eze 8:52 na onodu