1. Ndi-Eze 8:65 IGBOB

65 Solomon we me ememe na mb͕e ahu, ya na Israel nile, nkpọkọta uku, site na nbata Hemat rue miri-iyi Ijipt, n'iru Jehova, bú Chineke-ayi, ubọchi asa na ubọchi asa, bú ubọchi iri na anọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8

Echiche 1. Ndi-Eze 8:65 na onodu