9 Ọ dighi ihe di n'ib͕e ahu, ọ bu nání mbadamba nkume abua nke Moses dọbara n'ebe ahu na Horeb, mb͕e Jehova na umu Israel b͕ara ndu, mb͕e ha siri n'ala Ijipt puta.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 8
Echiche 1. Ndi-Eze 8:9 na onodu