1. Ndi-Eze 9:16 IGBOB

16 N'ihi na Fero, bú eze Ijipt, rigoro, were Gezea, sure ya n'ọku, b͕ue ndi Kenean ndi bi n'ọbodo ahu, were ya nye nwa-ya nwayi, bú nwunye Solomon, ka ọ buru ihe idu-ulo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 9

Echiche 1. Ndi-Eze 9:16 na onodu