1. Ndi-Eze 9:19 IGBOB

19 na obodo nile nke nchikọbata-ihe nke Solomon nwere, na obodo nile nke ub͕ọ-ala-ya, na obodo nile nke ndi-inyinya-ya, na ihe di Solomon ezi nma n'obi, bú nke di ya ezi nma n'obi iwu na Jerusalem, na nime Lebanon, na n'ala nile ọ nāchi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 9

Echiche 1. Ndi-Eze 9:19 na onodu