1. Samuel 12:11 IGBOB

11 Jehova we zite Jerubeal, na Bedan, na Jefta, na Samuel, we naputa unu n'aka ndi-iro-unu buruburu, unu we biri na ntukwasi-obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 12

Echiche 1. Samuel 12:11 na onodu