1. Samuel 12:10 IGBOB

10 Ha we tikue Jehova nkpu, si, Ayi emehiewo, n'ihi na ayi arapuwo Jehova, we fè Bealim na Ashtarot òfùfè: ma ub͕u a naputa ayi n'aka ndi-iro-ayi, ayi gēfè kwa Gi òfùfè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 12

Echiche 1. Samuel 12:10 na onodu