1. Samuel 12:9 IGBOB

9 Ha we chezọ Jehova, bú Chineke-ha, O we renye ha n'aka Sisera, bú onye-isi usu-ndi-agha Hezoa, na n'aka ndi Filistia, na n'aka eze Moab, ha we buso ha agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 12

Echiche 1. Samuel 12:9 na onodu