3 Jonatan we tib͕ue ebe-nguzo-ndi-agha ndi Filistia nke di na Geba, ndi Filistia we nu ya. Sọl we fùa opì-ike n'ala ahu nile, si, Ka ndi-Hibru nu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 13
Echiche 1. Samuel 13:3 na onodu