4 Israel nile we nu, si, na Sọl tib͕uru ebe-nguzo-ndi-agha ndi Filistia, na Israel aghọwo-kwa-ra ndi Filistia ihe nēsì ísì ọjọ. Ewe kpọkọta ndi Israel iso Sọl rue Gilgal.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 13
Echiche 1. Samuel 13:4 na onodu