39 N'ihi na Jehova nādi ndu, Onye nāzọputa Israel; n'ezie ọ buru na ọ di nime Jonatan nwam, n'ezie ọ ghaghi inwu. Ma ọ dighi onye nāza ya okwu n'etiti ndi Israel nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14
Echiche 1. Samuel 14:39 na onodu