40 O we si Israel nile, Unu onwe-unu nọ n'otù ofè, mu onwem na Jonatan nwam gānọ kwa n'ofè nke-ọzọ. Ndi Israel we si Sọl, Me ihe nke di nma n'anya-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 14
Echiche 1. Samuel 14:40 na onodu