1. Samuel 16:20 IGBOB

20 Jesi we were otù inyinya-ibu nke eboro ya achicha, na otù karama-akpukpọ manya-vine, na otù nwa-ewu, we zigara Sọl n'aka Devid, bú nwa-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 16

Echiche 1. Samuel 16:20 na onodu