1. Samuel 18:6 IGBOB

6 O rue mb͕e ha nābia, mb͕e Devid si na ntib͕u onye Filistia ahu lata, na ndinyom siri n'obobo nile nke Israel puta, ibù abù na ite egwú, izute Sọl, chiri egwú-otiti, were kwa ọṅu, chiri kwa ubọ eji akwara atọ kwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 18

Echiche 1. Samuel 18:6 na onodu