7 Ndinyom we zarita onwe-ha, bú ndi nēgwuri egwú, si,Sọl etib͕uwo ndi-iro-ya, nnù ndikom abua na ọgu iri, nnù ndikom abua na ọgu iri,Devid kwa ndi-iro-ya, orú nnù ndikom na nnù ise, orú nnù ndikom na nnù ise.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 18
Echiche 1. Samuel 18:7 na onodu