1. Samuel 20:7 IGBOB

7 Ọ buru na ọ si otú a, Ọ di nma; udo gādiri orù-gi: ma ọ buru na iwe-ya di ọku nke-uku, mara na o zubesiri ihe ọjọ a ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 20

Echiche 1. Samuel 20:7 na onodu