13 O we b͕anwe omume-ya n'anya-ha, me onwe-ya dika onye anya-ya nādighi nma n'aka-ha, ọ ka kwa akàrà n'ibo ọnu-uzọ-ama, nāgusisi kwa ọnu-miri-ya n'afu-ọnu-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 21
Echiche 1. Samuel 21:13 na onodu