14 Ekish we si ndi-orù-ya, Le, unu nāhu nwoke a ka o nēme onwe-ya dika onye nāwi ara: n'ìhi gini ka unu mere ka ọ biakutem?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 21
Echiche 1. Samuel 21:14 na onodu