1. Samuel 23:22 IGBOB

22 Biko, lanu, dozi-kwa-nu ọzọ, mára hu kwa ọnọdu-ya ebe ukwu-ya di, na onye huworo ya n'ebe ahu: n'ihi na agwawom na ya onwe-ya nāghọ aghughọ nke-uku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 23

Echiche 1. Samuel 23:22 na onodu