1. Samuel 23:23 IGBOB

23 Ma hunu, we mara ebe-izo-nzuzo nile ebe o nēzo onwe-ya, unu biaghachikutekwam mb͕e unu dozisiri onwe-unu, m'gēso kwa unu je: o gēru kwa, ọ buru na ọ nọ n'ala nka, na m'gāchọputa ya n'usu nnù ndikom Juda abua na ọgu iri nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 23

Echiche 1. Samuel 23:23 na onodu