1. Samuel 25:36 IGBOB

36 Abigail we biakute Nebal; ma, le, o nwere oké oriri n'ulo-ya, dika oké oriri eze; obi Nebal we di nma nime ya, ọ ṅubiga-kwa-ra manya okè nke-uku: Abigail we ghara igosi ya okwu ọ bula, okwu ntà ma-ọbu okwu uku, rue ìhè ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25

Echiche 1. Samuel 25:36 na onodu