1. Samuel 25:37 IGBOB

37 O rue, n'ututu, mb͕e manya-vine puworo n'anya Nebal, na nwunye-ya gosiri ya okwu ndia, obi-ya we nwua n'etiti ya, ya onwe-ya we di ka nkume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25

Echiche 1. Samuel 25:37 na onodu