3 Ma Samuel anwuruwo, Israel nile we tiere ya aka n'obi, lì kwa ya na Rema, bú n'obodo-ya. Sọl ewezugawo kwa n'ala ndi nāju mọ ihe na ndi-dibia-afa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28
Echiche 1. Samuel 28:3 na onodu