1. Samuel 4:6 IGBOB

6 Ndi Filistia we nu olu iti-nkpu ahu, we si, Gini bu olu oké iti-nkpu a n'ọmuma-ulo-ikwū ndi-Hibru? Ha we mara na ib͕e Jehova abàwo n'ọmuma-ulo-ikwū.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 4

Echiche 1. Samuel 4:6 na onodu