1. Samuel 4:7 IGBOB

7 Ndi Filistia we tua egwu, n'ihi na ha siri, Chineke abàwo n'ọmuma-ulo-ikwū ahu. Ha we si, Ahuhu nādiri ayi! n'ihi na ihe dika nka adighi na mb͕e gara aga.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 4

Echiche 1. Samuel 4:7 na onodu