2. Ndi-Eze 19:25 IGBOB

25 Ì nughi na ọ bu na mb͕e di anya gara aga ka M'meworo ya, na ọ bu n'ubọchi mb͕e ochie ka M'kpuworo ya? ub͕u a emewom ka ọ biarue, na i gābu onye gākwada obodo ewusiri ike ka ha we ghọ obo tọb͕ọrọ n'efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 19

Echiche 2. Ndi-Eze 19:25 na onodu