26 Ndi bi nime ha we ghọ ndi aka-ha di nkpunkpu, ha turu ujọ ihere we me ha; ha ghọrọ ihe-ọkukú nke ubi, na akwukwọ ahihia ndu, na ahihia nke elu-ulo, na ọka chanwuru achanwu tutu o tolite.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 19
Echiche 2. Ndi-Eze 19:26 na onodu