2. Ndi-Eze 19:29 IGBOB

29 Ma nka gāburu gi ihe-iriba-ama: unu gēri n'arọ a ihe nēpu n'onwe-ya, na n'arọ nke-abua ihe si na nke ahu pue; ma n'arọ nke-atọ ghanu nkpuru, we kwa ihe ubi, ku kwa vine n'ubi-vine, ri kwa nkpuru-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 19

Echiche 2. Ndi-Eze 19:29 na onodu