2. Ndi-Eze 19:30 IGBOB

30 Ndi b͕apuru ab͕apu nke ulo Juda ndi fọduru gāb͕agide kwa nkpọrọgwu n'ala n'okpuru ọzọ, mi kwa nkpuru n'elu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 19

Echiche 2. Ndi-Eze 19:30 na onodu