2. Ndi-Eze 19:31 IGBOB

31 N'ihi na ọ bu na Jerusalem ka ndi fọduru afọdu gēsi puta, ndi b͕apuru ab͕apu gāputa kwa n'ugwu Zaion: ekworo Jehova nke usu nile nke ndi-agha gēme nka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 19

Echiche 2. Ndi-Eze 19:31 na onodu