2. Ndi-Eze 19:32 IGBOB

32 N'ihi ya ka Jehova kwuru okwu bayere eze Asiria otú a, si, Ọ gaghi-abà n'obodo a, ọ gaghi-ab͕a kwa otú àkú n'ebe ahu, ọ gaghi-ewere kwa ọta bia n'iru ya, ọ gaghi-awukọta kwa ihe-ntukọba imegide ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 19

Echiche 2. Ndi-Eze 19:32 na onodu