2. Ndi-Eze 20:1 IGBOB

1 Na mb͕e ahu Hezekaia riara ọria inwu anwu. Aisaia, bú onye-amuma, bú nwa Emoz, we biakute ya, si ya, Otú a ka Jehova siri, Nye ulo-gi iwu; n'ihi na gi onwe-gi nānwu anwu, i gaghi-adi kwa ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 20

Echiche 2. Ndi-Eze 20:1 na onodu