2. Ndi-Eze 24:7 IGBOB

7 Ma eze Ijipt esighi n'ala-ya puta ọzọ ma-ọli: n'ihi na eze Babilon ewerewo ihe nile eze Ijipt nwere site na miri-iyi Ijipt rue osimiri Yufretis.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 24

Echiche 2. Ndi-Eze 24:7 na onodu