2. Ndi-Eze 3:19 IGBOB

19 Unu gētib͕u kwa obodo ọ bula ewusiri ike, na obodo ọ bula kachasi nma, unu gēme kwa ka ezi osisi ọ bula da, unu gēkpochi kwa isi-iyi miri nile, were kwa nkume mebie ezi òkè ala-ubi ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 3

Echiche 2. Ndi-Eze 3:19 na onodu