2. Ndi-Eze 3:20 IGBOB

20 O rue n'ututu, na, mb͕e anēsure onyinye-inata-iru-ọma, le, miri nēsi n'uzọ Edom bia, ala we juputa na miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 3

Echiche 2. Ndi-Eze 3:20 na onodu