2. Ndi-Eze 4:39 IGBOB

39 Otù onye we pua ba n'ọhia ichikọta akwukwọ nri, ọ huta osisi vine ọhia, chikọta afufa-ọhia nime ya nju uwe-ya, bia, biye ha n'ite ofé: n'ihi na ha amaghi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 4

Echiche 2. Ndi-Eze 4:39 na onodu