2. Ndi-Eze 4:40 IGBOB

40 Ha we wuputara ndikom ahu, ka ha rie. O rue, mb͕e ha nēri ofé ahu, na ndi ahu tiri nkpu, si, Ọnwu di n'ite, gi onye nke Chineke. Ha apughi kwa iri ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 4

Echiche 2. Ndi-Eze 4:40 na onodu