2. Ndi-Eze 7:12 IGBOB

12 Eze we bilie n'abali, si ndi-orù-ya, Biko, ka m'gosi unu ihe Siria meworo ayi. Ha mara na agu nāgu ayi onwe-ayi, ha we si n'ọmuma-ulo-ikwū-ha pua izo onwe-ha n'ọhia, si, Mb͕e ha siri n'obodo puta, ayi gējide ha na ndu, ba n'obodo-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 7

Echiche 2. Ndi-Eze 7:12 na onodu