2. Ndi-Eze 7:13 IGBOB

13 Otù nime ndi-orù-ya we za, si, Biko, ka achiri inyinya ise nime inyinya fọduru, nke fọduru nime ya, (le, ha di ka ìgwè nile nke Israel nke fọduru nime ya; le, ha di ka ìgwè nile nke Israel ndi gwusiri agwusi:) ka ayi ziga hu kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 7

Echiche 2. Ndi-Eze 7:13 na onodu