2. Ndi-Eze 7:9 IGBOB

9 Ha we sirita onwe-ha, Ọ bughi ihe ziri ezi ka ayi onwe-ayi nēme: ubọchi ta, ubọchi ozi ọma ka ọ bu, ma ayi onwe-ayi nāb͕a nkiti: ọ buru na ayi echere rue ìhè ututu, ajọ omume-ayi gāchọputa ayi: ma ub͕u a bianu, ka ayi ba gosi ulo eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 7

Echiche 2. Ndi-Eze 7:9 na onodu