10 Onye-nkpab͕u ab͕asawo aka-ya n'elu ihe-utọ nile nke Jerusalem:N'ihi na ọ huwo na mba di iche iche abatawo n'ebe nsọ ya,Bú ndi I nyere iwu bayere ha na ha agaghi-abà nime nkpọkọta I nwere.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 1
Echiche Abù-Ákwá 1:10 na onodu