Abù-Ákwá 1:8 IGBOB

8 Jerusalem emehiewo nke-uku; n'ihi nka ka ọ ghọworo ihe ruru árú:Ndi nile ndi nāsọpuru ya-ri elelìwo ya anya, n'ihi na ha ahuwo ọtọ-ya:E, ya onwe-ya ezewo ume, we chigharia azu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 1

Echiche Abù-Ákwá 1:8 na onodu