Abù-Ákwá 2:10 IGBOB

10 Ndi-okenye nke ada Zaion nānọdu ala, dere du;Ha ekpokwasiwo ájá n'isi-ha; ha ekewo ákwà-nkpe n'úkwù-ha:Umu-ab͕oghọ Jerusalem ndi nāmaghi nwoke erulatawo isi-ha n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 2

Echiche Abù-Ákwá 2:10 na onodu