16 Ndi-iro-gi nile asaghepuwo ọnu-ha imegide gi;Ha amawo ọsọ̀, ta ikekere-ezé; ha asiwo, Ayi elodawo ya;N'ezie nka bu ubọchi ahu nke ayi lere anya ya; ayi achọtawo, ayi ahuwo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 2
Echiche Abù-Ákwá 2:16 na onodu