18 Obi-ha tikuru Onye-nwe-ayi nkpu:Gi mb͕idi ada Zaion, me ka anya-miri rùda dika osimiri ehihie na abali;Enyela onwe-gi izu-ike; ka nwa-anya-gi ghara ikwusi akwusi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 2
Echiche Abù-Ákwá 2:18 na onodu