28 Ya nọdu náni ya iche, debe ọnu-ya du, n'ihi na Ọ tukwasiwo ya n'olu-ya.
29 Ya tiye ọnu-ya n'ájá; ma eleghi anya ọ di olile-anya gādi.
30 Ya mere ǹtì-ya nye onye nēti ya ihe; ka ita-uta ju ya afọ.
31 N'ihi na Onye-nwe-ayi agaghi-aju rue mb͕e ebighi-ebi.
32 N'ihi na ọ buru na O mekpa aru, ma Ọ gēnwe obi-ebere dika iba-uba nke ebere-Ya nile si di.
33 N'ihi na Ọ dighi-esite n'obi-Ya weda umu madu n'ala, mekpa ha aru.
34 Izọpia ndi-nkpọrọ nile nke uwa n'okpuru ukwu,