50 Rue mb͕e Jehova gēsi n'elu-igwe lepu anya, hu.
51 Anyam nēme nkpuru-obim ihe, n'ihi umu-ndinyom nile nke obodom.
52 Ndi bu ndi-irom n'efu achusiwo ntám ike dika nnunu.
53 Ha ekpochapuwo ndum n'olùlù, we tuam nkume.
54 Miri rubigaram n'isi; asirim, Ebipuwom.
55 Esirim n'olùlù dichasi ala kpọkue aha-Gi, Jehova.
56 Olum ka I nuru; ezobela nti-Gi n'iku-umem, na ntikum.