Abù-Ákwá 4:18 IGBOB

18 Ha achuwo ntá nzọ-ukwu nile ayi, ayi we ghara ijeghari n'amá nile ayi;Ọgwugwu-ayi di nso, ubọchi nile ayi eruzuwo; n'ihi na ọgwugwu-ayi abiawo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 4

Echiche Abù-Ákwá 4:18 na onodu