Abù-Ákwá 4:21 IGBOB

21 Ka obi nātọ gi utọ, ṅuria ọṅu, gi ada Edom, nke bi n'ala Uz:Ọbuná gi ka iko gāgabigaru: i gāṅubiga manya ókè, b͕aba onwe-gi ọtọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 4

Echiche Abù-Ákwá 4:21 na onodu