19 Gi onwe-gi, Jehova, ọ bu rue mb͕e ebighi-ebi ka I nānọdu dika eze;Oche-eze-Gi nādiru ọb͕ọ nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Abù-Ákwá 5
Echiche Abù-Ákwá 5:19 na onodu